Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:23 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ọ bula ha sob͕uru unu n'obodo a, b͕alaga n'obodo di iche: n'ihi na n'ezie asim unu, Unu agaghi-agazù obodo nile nke Israel ma-ọli, rue mb͕e Nwa nke madu gābia.

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọbụla ndị mmadụ sogburu unu nʼotu obodo gbalaganụ nʼobodo ọzọ. Nʼezie, asị m unu, unu agaghị agazucha obodo niile nke Izrel tupu Nwa nke Mmadụ alọghachi.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU