MATIU 10:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 10:21 IGBOB (Bible Nso)
Nwa-nne gārara kwa nwa-nne-ya nye n'ọnwu, nna gārara kwa nwa-ya nye: umu gēbili kwa megide ndi muru ha, me ka ha nwua anwu.
MATIU 10:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nwanne ga-arara nwanne ya nye ka e gbuo ya, nna ga-ararakwa nwa ya nye. Ụmụ ga-ebili megide ndị mụrụ ha mee ka e gbuo ha.