MATIU 10:2-4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 10:2-4 IGBOB (Bible Nso)
Ma aha ndi-ozi iri na abua ahu bu ndia: Onye mbu, Saimon, onye anākpọ Pita, na Andru nwa-nne-ya; na Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwa-nne-ya; Filip, na Batọlọmiu; Tomas, na Matiu onye-ọna-utu; Jemes nwa Alfiọs, na Tadiọs; Saimon Kananiọs, na Judas Iskariot, onye ra-kwa-ra Ya nye.
Kekọrịta
MATIU 10 IGBOBMATIU 10:2-4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ: Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn; Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya. Filip na Batalomi; Tọmọs na Matiu onye ọna ụtụ; Jemis nwa Alfiọs, na Tadiọs. Saimọn onye a na-akpọ Zilọt na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye nʼaka ndị gburu ya.
Kekọrịta
MATIU 10 BIU