Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma aha ndi-ozi iri na abua ahu bu ndia: Onye mbu, Saimon, onye anākpọ Pita, na Andru nwa-nne-ya; na Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwa-nne-ya

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ: Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn; Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU