Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:17 IGBOB (Bible Nso)

Ma nēzenu madu: N'ihi na ha gārara unu nye n'aka nnọkọ-ikpé di iche iche, n'ulo-nzukọ nile ha ka ha gāpia kwa unu ihe

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kpachapụnụ anya. Nʼihi na a ga-enyefe unu nʼaka nzukọ ndị ụlọ ikpe, pịaakwa unu ihe nʼụlọ ekpere ha.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU