Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:11 IGBOB (Bible Nso)

Ma obodo ọ bula ma-ọbu obodo ntà ọ bula unu gābà nime ya, chọputanu onye kwesiri nime ya; nọgidenu n'ebe ahu rue mb͕e unu putara.

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma obodo ọbụla maọbụ ogbe ọbụla unu bara nʼime ya, chọọnụ ụfọdụ ndị kwesiri nsọpụrụ bi nʼobodo ahụ. Nọgidekwanụ nʼụlọ ha ruo mgbe unu ga-ahapụ obodo ahụ.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU