MATIU 1:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 1:12 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e emesiri ka ha je biri na Babilon, Jekonaia we mua Shealtiel; Shealtiel we mua Zerubabel
Kekọrịta
MATIU 1 IGBOBMATIU 1:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha si Babilọn lọta Jekonaya mụrụ Shealtiel, Shealtiel amụọ Zerubabel.
Kekọrịta
MATIU 1 BIU