MATIU 1:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 1:11 IGBOB (Bible Nso)
Josaia we mua Jekonaia na umu-nne-ya, na mb͕e emere ka ha je biri na Babilon.
Kekọrịta
MATIU 1 IGBOBMATIU 1:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe e mere ka ha gaa biri nʼala Babilọn ka Josaya mụrụ Jekonaya na ụmụnne ya.
Kekọrịta
MATIU 1 BIU