Nke a bụ ndekọ usoro ọmụmụ Jisọs onye bụ Kraịst, nwa Devid, nwa Ebraham. Ebraham mụrụ Aịzik, Aịzik amụọ Jekọb, Jekọb amụọ Juda na ụmụnne ya. Juda mụtara Perez na Zera site na Tama, Perez mụrụ Hezrọn, Hezrọn amụọ Aram.
Akwukwọ osuso-ọmumu Jisus Kraist, Nwa Devid, nwa Abraham. Abraham muru Aisak; Aisak we mua Jekob; Jekob we mua Juda na umu-nna-ya; Juda we mua Perez na Zera site na Tema; Perez we mua Hezron; Hezron we mua Ram
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị