MALAKAI 3:3 - Compare All Versions
MALAKAI 3:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-anọdụ ala dịka ndị na-anụcha ọlaọcha ime ka ọ dị ọcha. Ọ ga-anụcha ndị Livayị, ime ka ha dị ọcha, dịka ọlaedo na ọlaọcha a nụchara anụcha tutu ruo mgbe ha ga-ewetara ONYENWE ANYị onyinye nʼezi omume.
Kesaa
MALAKAI 3 BIUMALAKAI 3:3 IGBOB (Bible Nso)
Ọ gānọdu kwa ala dika onye-nnucha ọla-ọcha nke nēme ka ọ di ọcha, Ọ gēme kwa ka umu Livai di ọcha, sicha kwa ha dika ọla-edo na ọla-ọcha; ha ganēweta nso Jehova onyinye-inata-iru-ọma n'ezi omume.
Kesaa
MALAKAI 3 IGBOB