MALAKAI 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MALAKAI 3:2 IGBOB (Bible Nso)
Ma ònye gānagide ubọchi ọbibia-Ya? ọ̀ bu kwa onye ganēguzogide mḅe anāhu Ya anya? n'ihi na Ya onwe-ya di ka ọku onye-nnucha-ihe na dika nchà nke ọsu-ákwà
MALAKAI 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma onye ga-anagide ụbọchị ọbịbịa ya ma guzokwa mgbe ọ pụtara ihe? Nʼihi na ọ ga-adị ka ọkụ na-anụcha anụcha, dịkwa ka ncha e ji asụ akwa.