MALAKAI 1:2-3
MALAKAI 1:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ahụla m unu nʼanya,” ka ONYENWE ANYị na-ekwu. “Ma unu na-asị, ‘Olee ụzọ i si hụ anyị nʼanya?’ “Ịsọ, ọ bụghị nwanne Jekọb?” ka ONYENWE ANYị kwupụtara. “Ma otu ọ dị, ahụrụ m Jekọb nʼanya, ma Ịsọ ka m kpọrọ asị, mee ugwu ya niile ka ha ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu, werekwa ihe nketa ya nye nkịta ọhịa niile nke ọzara.”
Kesaa
Gụọ MALAKAI 1MALAKAI 1:2-3 Bible Nso (IGBOB)
Ahuwom unu n'anya, ka Jehova siri. Ma unu nāsi, Nìme gini ka I huworo ayi n'anya? Isọ, ọ̀ bughi nwa-nne Jekob? (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): otú ọ di, anamahu Jekob n'anya; ma Isọ ka M'kpọworo asì, me ugwu-ya nile ka ha ghọ ebe tọḅọrọ n'efu, M'were ihe-nketa-ya nye nkita-ọhia nile nke ọzara.
Kesaa
Gụọ MALAKAI 1