LUK 8:15 - Compare All Versions
LUK 8:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mkpụrụ ndị ahụ dara nʼezi ala nọchiri anya ndị jiri obi ghere oghe na mmụọ ziri ezi nabata okwu ahụ ma werekwa ndidi mịpụta mkpụrụ.
Kesaa
LUK 8 BIULUK 8:15 IGBOB (Bible Nso)
Nkpuru nke di n'ala ọma ahu, ndia bu ndi were ezi obi di nma jisie okwu ahu ike, mb͕e ha nuru ya, ha were kwa ntachi-obi mia nkpuru.
Kesaa
LUK 8 IGBOB