LUK 23:47 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
LUK 23:47 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọchịagha na-achị otu narị ndị agha hụrụ ihe merenụ, o nyere Chineke otuto ma kwuokwa sị, “Nʼezie nwoke a bụ onye ezi omume.”
Kesaa
LUK 23 BIULUK 23:47 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise huru ihe mere, o tobe Chineke, si, N'ezi-okwu Nwoke a bu onye ezi omume.
Kesaa
LUK 23 IGBOB