Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

LUK 2:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

LUK 2:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ nọọla dị ka nwanyị na-enweghị dị iri afọ asatọ na anọ. Ọ hapụghị ụlọnsọ, kama ọ nọgidere nʼefe ofufe ehihie na abalị, na-ibu ọnụ na-ekpe ekpere.

LUK 2:37 IGBOB (Bible Nso)

o we nọdu n'ọnọdu nwanyi di-ya nwuru rue ọgu arọ anọ na anọ), onye nāpughi n'ulo Chineke, ma o were obubu-ọnu na aririọ nēkpere Chineke abali na ehihie.