LUK 2:13-14
LUK 2:13-14 Bible Nso (IGBOB)
Na mberede ìgwè usu ndi-mọ-ozi nke elu-igwe we nọyere mọ-ozi ahu, nēto Chineke, si, Otuto diri Chineke n'ebe kachasi ihe nile elu, Udo di kwa n'elu uwa n'etiti madu ndi ihe-ha di Ya ezi nma.
Kesaa
Gụọ LUK 2LUK 2:13-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Na mberede, igwe ndị mmụọ ozi nke eluigwe pụtara soro mmụọ ozi a, bido na-eto Chineke na-asị, “Otuto dịrị Chineke nʼebe kachasị elu nke eluigwe. Udo nʼelu ụwa nye ndị niile ihe ha dị Chineke ezi mma.”
Kesaa
Gụọ LUK 2