LUK 19:8
LUK 19:8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma Zakịọs biliri ọtọ gwa Onyenwe anyị, “Lee, Onyenwe anyị, aga m enye ndị ogbenye ọkara ihe niile m nwere. Ọ bụrụkwa na o nwere onye m ghọgburu nara ya ihe ọbụla, aga m akwụghachi ya okpukpu anọ.”
Kesaa
Gụọ LUK 19