LUK 19:5-6
LUK 19:5-6 Bible Nso (IGBOB)
Mb͕e Jisus biaruru ebe ahu, O we le anya n'elu, si ya, Zakiọs, me ngwa, ridata; n'ihi na aghaghi m inọdu n'ulo-gi ta. O we me ngwa, ridata, were kwa ọṅù kpọbata Ya.
Kesaa
Gụọ LUK 19Mb͕e Jisus biaruru ebe ahu, O we le anya n'elu, si ya, Zakiọs, me ngwa, ridata; n'ihi na aghaghi m inọdu n'ulo-gi ta. O we me ngwa, ridata, were kwa ọṅù kpọbata Ya.