Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

LUK 19:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

LUK 19:19 IGBOB (Bible Nso)

O we si kwa nwoke a, Gi onwe-gi buru kwa onye-isi nke obodo ise.

LUK 19:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ sịrị ya, ‘Ị ga-achị obodo ise.’