LUK 18:14
LUK 18:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Asị m unu, na nwoke a lara nʼụlọ ya bụrụ onye a gụrụ nʼonye ezi omume nʼihu Chineke karịa onye nke ọzọ. Nʼihi na onye ọbụla ga-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda, ma onye ọbụla na-eweda onwe ya ala ka a ga-ebuli elu.”
Kesaa
Gụọ LUK 18