LUK 13:3-5
LUK 13:3-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mba! Asị m unu, ọ bụrụ na unu echegharịghị, unu niile ga-esi otu ahụ laa nʼiyi. Ka unu chere na mmadụ iri na asatọ ahụ, ndị mgbidi aja ụlọ elu Sailọm dagburu bụ ndị ikpe mmehie mara karịa ndị niile bi na Jerusalem? Mba! Asị m unu, ọ bụrụ na unu echegharịghị, unu niile ga-ala nʼiyi dị ka ha.”
Kesaa
Gụọ LUK 13LUK 13:3-5 Bible Nso (IGBOB)
Asim unu, É-è: kama, ọ buru na unu echègharighi, unu nile gāla n'iyì otú ahu. Ma-ọbu madu iri na asatọ ahu, ndi ulo-elu di na Sailoam dakwasiri ha, we b͕ue ha, ùnu nēchè na ndi ahu bu ndi ji ugwọ kari madu nile ndi bi na Jerusalem? Asim unu, É-è; kama, ọ buru na unu echègharighi, unu nile gāla n'iyì otú a.
Kesaa
Gụọ LUK 13