LUK 12:7 - Compare All Versions
LUK 12:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie a gụrụ ọ bụladị agịrị isi dị nʼisi unu ọnụ. Unu atụla egwu, nʼihi na unu dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụ nza.
Kesaa
LUK 12 BIULUK 12:7 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọbuná agiri-isi nile nke isi-unu ka aguworo. Unu atula egwu: ọnu-ahia-unu kariri nke ọtutu egwele.
Kesaa
LUK 12 IGBOB