LUK 12:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
LUK 12:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tuleenụ ugolọma. Ha adịghị akụ maọbụ ghọrọ mkpụrụ ọbụla. Ha enweghị ụlọakụ maọbụ ọba, ma Chineke na-azụ ha nri. Unu ọ dịghị oke ọnụahịa karịa anụ ufe ndị a.
Kesaa
LUK 12 BIULUK 12:24 IGBOB (Bible Nso)
Tugharinu uche n'ugolo-ọma, na ha adighi-agha nkpuru, ha adighi-ewe kwa ihe ubi; nke nēnweghi ime-ulo ntà ma-ọbu ọba; ma Chineke nāzù ha: ùnu onwe-unu abughi ihe oké ọnu-ahia kari anu-ufe nke-uku?
Kesaa
LUK 12 IGBOB