Mafee gaa na ọdịnaya

LEVITIKỌS 6:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

LEVITIKỌS 6:7 IGBOB (Bible Nso)

onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya n'iru Jehova, agāb͕aghara kwa ya ya; bayere ihe ọ bula nime ihe nile nke ọ nēme, nke ikpe mara ya nime ya.

LEVITIKỌS 6:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụzọ dị otu a, onye nchụaja ga-ekpuchikwara ya mmehie ya nʼihu ONYENWE ANYị, a ga-agbaghakwara ha nʼihi ihe ọbụla ha mere nke ikpe ji maa ha.”

LEVITIKỌS 6 BIU