LEVITIKỌS 24:15 - Compare All Versions
LEVITIKỌS 24:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla kọchara Chineke ya ga-ebu mmehie ya nʼisi ya.
Kesaa
LEVITIKỌS 24 BIULEVITIKỌS 24:15 IGBOB (Bible Nso)
I gāgwa kwa umu Israel okwu, si, Onye ọ bula, mb͕e ọ nākọcha Chineke-ya, o gēbu nmehie-ya.
Kesaa
LEVITIKỌS 24 IGBOB