LEVITIKỌS 2:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
LEVITIKỌS 2:3 IGBOB (Bible Nso)
ma nke fọduru site n'onyinye-inata-iru-ọma ahu bu ihe Eron na umu-ya ndikom gēnwe: ọ bu ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile sitere n'àjà-ọku nile anāchuru Jehova.
Kekọrịta
LEVITIKỌS 2 IGBOBLEVITIKỌS 2:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nke fọdụrụ nʼonyinye ọka ahụ bụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ oke dịkarịsịrị nsọ nke onyinye nsure ọkụ niile echere nʼihu ONYENWE ANYị.
Kekọrịta
LEVITIKỌS 2 BIU