ABÙ-ÁKWÁ 3:49-50 - Compare All Versions
ABÙ-ÁKWÁ 3:49-50 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta na-akwụsịghị akwụsị, tutu ruo mgbe ONYENWE ANYị ga-esite nʼeluigwe ledata anya ma hụ.
Kesaa
ABÙ-ÁKWÁ 3 BIUABÙ-ÁKWÁ 3:49-50 IGBOB (Bible Nso)
Anyam nāwusi dika miri, ọ dighi-eguzo kwa du, ghara ikwusi akwusi, Rue mb͕e Jehova gēsi n'elu-igwe lepu anya, hu.
Kesaa
ABÙ-ÁKWÁ 3 IGBOB