Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ-ÁKWÁ 3:17-18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ-ÁKWÁ 3:17-18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Enweghị m udo, echezọkwaala m ihe ọganihu bụ. Nʼihi ya, ana m ekwu, “Ịma mma m ọbụla adịghịkwa. Agaghị m enwetakwa ihe ndị ahụ m lere anya na m ga-esi nʼaka ONYENWE ANYị nweta.”

ABÙ-ÁKWÁ 3:17-18 IGBOB (Bible Nso)

I juwo nkpuru-obim ka ọ ghara inọ n'udo; echezọwom ọdi-nma. M'we si, Ikem alawo n'iyì, ya na ncherem nke sitere na Jehova.