Mafee gaa na ọdịnaya

JOSHUA 9:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 9:2 IGBOB (Bible Nso)

na ha chikọtara onwe-ha, ibuso Joshua na ibuso Israel agha, n'otù ọnu.

JOSHUA 9 IGBOB

JOSHUA 9:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ha niile zukọtara ibu agha megide Joshua na ụmụ Izrel.

JOSHUA 9 BIU