Mafee gaa na ọdịnaya

JOSHUA 7:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 7:4 IGBOB (Bible Nso)

Ihe ra ka nnù ndikom asa na ọgu iri we rigo n'ebe ahu site na ndi Israel: ha we b͕alaga n'iru ndikom Ai.

JOSHUA 7 IGBOB

JOSHUA 7:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi nke a, ihe dịka puku ndị agha atọ ka e zigara imeri obodo Ai. Ma ngwangwa, ndị agha obodo Ai meriri ndị agha ụmụ Izrel, chụọ ha ọsọ.

JOSHUA 7 BIU