JOSHUA 7:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 7:26 IGBOB (Bible Nso)
Ha we guzo n'elu ya oké obo nkume, rue ta; Jehova we si n'idi-ọku nke iwe-Ya chigharia. N'ihi ya akpọrọ aha ebe ahu, Ndagwurugwu Ekoa, rue ta.
Kekọrịta
JOSHUA 7 IGBOBJOSHUA 7:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tụkọtara ọtụtụ nkume tụkwasị ya nʼelu Ekan. Nkume ndị a dị nʼebe ahụ ruo taa. Ọ bụkwa nʼụzọ dị otu a ka iwe ọkụ ONYENWE ANYị ji dajụọ. Ya mere, e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Akọ ruo taa.
Kekọrịta
JOSHUA 7 BIU