JOSHUA 7:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 7:2 IGBOB (Bible Nso)
Joshua we si na Jeriko ziga ndikom ije Ai, nke di nso Bet-even, n'akuku Iru-anyanwu nke Bet-el, o we gwa ha okwu, si, Rigonu, ledo ala ahu. Ndikom ahu we rigo, ledo Ai.
Kekọrịta
JOSHUA 7 IGBOBJOSHUA 7:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Joshua si Jeriko zipụ ụfọdụ ndị mmadụ ka ha gaa Ai, obodo dị Bet-Aven nso, nʼọwụwa anyanwụ Betel. Ọ gwara ha sị ha, “Gaanụ nnyopụta akụkụ ala ahụ niile.” Ya mere, ndị ahụ gara nnyochapụta obodo Ai.
Kekọrịta
JOSHUA 7 BIU