JOSHUA 7:1
JOSHUA 7:1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma ụmụ Izrel ekwesighị ntụkwasị obi nʼihe gbasara ihe ndị ahụ e debere iche nye ONYENWE ANYị. Nʼihi na Ekan nwa Kami, nwa Zimri, nwa Zera, onye si nʼebo Juda gara were ụfọdụ nʼime ihe ndị ahụ. Nke a mere ka iwe wee ONYENWE ANYị nke ukwuu megide ụmụ Izrel.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 7