JOSHUA 6:8-9
JOSHUA 6:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe Joshua gwachara ndị Izrel okwu, ndị nchụaja asaa ahụ bu opi ike nʼaka ha, nʼihu ONYENWE ANYị, gafere nʼihu na-afụ opi ike ha. Ndị bu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYị sochiri ha azụ. Ndị agha na-aga nʼihu ndị nchụaja bụ ndị na-afụ opi ike, ebe ndị agha ndị ọzọ na-esote igbe ọgbụgba ndụ nʼazụ. Nʼoge a niile ha na-azọ ije, ndị na-afụ opi ike gara nʼihu na-eme nke a.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 6JOSHUA 6:8-9 Bible Nso (IGBOB)
O rue, mb͕e Joshua gwara ndi Israel okwu, ndi-nchu-àjà asa ndi nēbu opì-ike oké uda asa ahu n'iru Jehova we gabiga, we nāfù opì-ike asa ahu: ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova we nējeso ha n'azu. Ndi ejikere we nēje n'iru ndi-nchu-àjà ndi nāfù opì-ike asa ahu, ndi nāchikọta achikọta nējeso kwa ib͕e ahu n'azu, ndi-nchu-àjà nāfù opì-ike asa ahu ka ha nēje.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 6