JOSHUA 5:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 5:2 IGBOB (Bible Nso)
Na mb͕e ahu Jehova siri Joshua, Mere onwe-gi mma ọ́mú, bìe umu Israel úgwù ọzọ nke ub͕ò abua.
JOSHUA 5:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼoge ahụ, ONYENWE ANYị gwara Joshua okwu sị ya, “Jiri nkume mee mma ị ga-eji bie ụmụ Izrel niile ugwu ọzọ.”