JOSHUA 3:5-6
JOSHUA 3:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Joshua gwara ndị Izrel sị, “Doonụ onwe unu nsọ, nʼihi na echi ka ONYENWE ANYị ga-eme oke ihe ebube dị iche iche nʼetiti unu.” Joshua gwara ndị nchụaja sị ha, “Bulienụ igbe ọgbụgba ndụ ahụ, gabiga nʼihu ndị Izrel.” Ha buliri igbe ọgbụgba ndụ ahụ, bido ịga nʼihu ụmụ Izrel.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 3JOSHUA 3:5-6 Bible Nso (IGBOB)
Joshua we si ndi Israel, Donu onwe-unu nsọ: n'ihi na echi ka Jehova gēme ihe-ebube di iche iche n'etiti unu. Joshua we gwa ndi-nchu-àjà okwu, si, Bulienu ib͕e ọb͕ub͕a-ndu-ahu, gabiga n'iru ndi Israel. Ha we bulie ib͕e ọb͕ub͕a-ndu ahu, we nēje n'iru ndi Israel.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 3