Mafee gaa na ọdịnaya

JOSHUA 3:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 3:15 IGBOB (Bible Nso)

mb͕e ndi nēbu ib͕e ahu biaru-kwa-ra Jọdan, mb͕e ndi-nchu-àjà ndi, nēbu ib͕e ahu zọyere ukwu-ha nime nsọtu miri, (n'ihi na Jọdan nēruchi usọ-ya nile ubọchi nile nke owuwe-ihe-ubi,)

JOSHUA 3 IGBOB

JOSHUA 3:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge owuwe ihe ubi ọbụla, osimiri Jọdan na-etoju etoju, sọjukwaa akụkụ ya niile. Ma ngwangwa ndị nchụaja bu igbe ọgbụgba ndụ a bịaruru nso zọnye ụkwụ ha nʼọnụ mmiri Jọdan

JOSHUA 3 BIU