Mafee gaa na ọdịnaya

JOSHUA 24:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 24:3 IGBOB (Bible Nso)

M'we si n'ofè Osimiri ahu kuru nna-unu, bú Abraham, me ka ọ nēje ije n'ala Kenean nile, M'we me ka nkpuru-ya ba uba, M'we nye ya Aisak.

JOSHUA 24 IGBOB

JOSHUA 24:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mụ onwe m kpọpụtara nna nna unu Ebraham site nʼala ahụ dị nʼofe osimiri dubata ya nʼala Kenan, nye ya ọtụtụ ụmụ ụmụ, site na nwa ya bụ Aịzik.

JOSHUA 24 BIU