JOSHUA 23:9-10
JOSHUA 23:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“ONYENWE ANYị achụpụla mba dị ukwuu na mba siri ike site nʼebe unu nọ. O nwekwaghị otu mba nʼime ha o kwere ka ha merie unu. Otu nwoke nʼime unu achụọla puku ndị ikom ndị iro unu ọsọ. Nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke unu alụọlara unu ọgụ, dịka ya onwe ya kwere nkwa.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 23JOSHUA 23:9-10 Bible Nso (IGBOB)
Jehova nānapu kwa mba uku nke nwere ume ala-ha n'iru unu: ma unu onwe-unu, ọ dighi nwoke ọ bula guzoworo n'iru unu rue ta. Otù nwoke nime unu nāchu nnù ndikom abua na ọgu iri: n'ihi na Jehova, bú Chineke-unu, Ya onwe-ya bu onye nāluru unu ọ̀gù, dika Ọ gwara unu okwu.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 23