JOSHUA 23:16
JOSHUA 23:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụrụ na unu emebie ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYị Chineke unu, nke o nyere unu iwu idebe, tụgharịa malite ịgbaso na ife chi ndị ọzọ na ịkpọ isiala nye ha, iwe ONYENWE ANYị ga-adị ọkụ megide unu, unu ga-alakwa nʼiyi ngwangwa nʼala ọma ahụ o nyere unu.”
Kesaa
Gụọ JOSHUA 23