Mafee gaa na ọdịnaya

JOSHUA 22:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 22:26 IGBOB (Bible Nso)

Ayi we si, Biko, ka ayi doziere onwe-ayi iwu ebe-ichu-àjà nka, ọ bughi isure àjà-nsure-ọku, ọ bughi kwa ichu àjà

JOSHUA 22 IGBOB

JOSHUA 22:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ bụ nke a mere anyị ji kpebie sị, ‘Ka anyị jikere wuo ebe ịchụ aja, ma ọ bụghị ebe ịchụ aja nsure ọkụ maọbụ aja ndị ọzọ,’

JOSHUA 22 BIU