JOSHUA 22:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 22:2 IGBOB (Bible Nso)
si ha, Unu onwe-unu edebewo ihe nile nke Moses, bú orù Jehova, nyere unu n'iwu, unu egewo kwa nti olum n'ihe nile m'nyere unu n'iwu
JOSHUA 22:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Unu emeela ihe niile Mosis onyeozi ONYENWE ANYị nyere unu nʼiwu. Unu egeela ntị nʼolu m, mee ihe niile m nyere unu nʼiwu.