JOSHUA 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 2:7 IGBOB (Bible Nso)
Ndikom ahu we nāchu ha n'uzọ Jọdan rue ngabiga-miri: ha we mechie ọnu-uzọ-ama mb͕e ndi nāchu ha n'azu pusiri.
Kekọrịta
JOSHUA 2 IGBOBJOSHUA 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ndị ikom ahụ pụrụ na-achụ ndị nnyopụta ahụ nʼakụkụ ụzọ gara ngabiga Jọdan. Ma ngwangwa ha pụrụ, e mechiri ọnụ ụzọ ama e si abata obodo ahụ.
Kekọrịta
JOSHUA 2 BIU