Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

JOSHUA 2:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 2:6 IGBOB (Bible Nso)

Ma ya onwe-ya mere ka ha rigo n'elu-ulo, o we zobe ha n'ókpòrò flax, nke edoro n'uso nye ya n'elu-ulo.

Kekọrịta
JOSHUA 2 IGBOB

JOSHUA 2:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

(Nʼeziokwu ọ bụ Rehab nʼonwe ya mere ka mmadụ abụọ ahụ rigoro nʼelu ụlọ ebe o zoro ha nʼokpuru ahịhịa flakisi ọ wụsara nʼebe ahụ.)

Kekọrịta
JOSHUA 2 BIU