JOSHUA 2:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 2:4 IGBOB (Bible Nso)
Nwanyi ahu we kuru ndikom abua ahu, zobe ha; o we si, Ọ bu otú a, ndikom ahu bakuterem, ma amaghm ebe ha si bia
Kekọrịta
JOSHUA 2 IGBOBJOSHUA 2:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwanyị ahụ zoro mmadụ abụọ ahụ. Mgbe ndị ahụ e ziri ozi bịarutere, ọ gwara ha okwu sị, “Ọ bụ eziokwu na ndị ikom ahụ bakwutere m, ma amaghị m ebe ha si bịa.
Kekọrịta
JOSHUA 2 BIU