Mafee gaa na ọdịnaya

JOSHUA 2:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 2:24 IGBOB (Bible Nso)

Ha we si Joshua, N'ezie Jehova enyewo ala ahu nile n'aka-ayi; ọzọ kwa, ndi nile ndi bi n'ala ahu nāb͕azepu n'iru ayi.

JOSHUA 2 IGBOB

JOSHUA 2:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha gwara Joshua sị, “Nʼezie, ONYENWE ANYị enyela anyị ala ahụ niile, nʼihi na ndị niile bi nʼala ahụ na-atụ anyị ụjọ.”

JOSHUA 2 BIU