Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

JOSHUA 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 2:2 IGBOB (Bible Nso)

Ewe gwa eze Jeriko okwu, si, Le, ndikom batara n'ebe a n'abali a sitere n'umu Israel ileputa ala-ayi.

Kekọrịta
JOSHUA 2 IGBOB

JOSHUA 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma otu onye gwara eze Jeriko okwu sị, “Lee, ụfọdụ ụmụ ndị ikom Izrel batara obodo a nʼabalị inyochapụta ala anyị.”

Kekọrịta
JOSHUA 2 BIU