JOSHUA 2:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 2:17 IGBOB (Bible Nso)
Ndikom ahu we si ya, Ayi onwe-ayi gābu ndi ikpe nāmaghi n'iyi-gi a nke i meworo ka ayi ṅua.
Kekọrịta
JOSHUA 2 IGBOBJOSHUA 2:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ahụ gwara ya sị, “Iyi a i mere ka anyị ṅụọ agaghị adị ire megide anyị
Kekọrịta
JOSHUA 2 BIU