Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

JOSHUA 2:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 2:13 IGBOB (Bible Nso)

na unu gēme kwa ka nnam, na nnem, na umu-nnem ndinyom, na ihe nile ha nwere, di ndu, na unu gānaputa kwa ndu-ayi n'ọnwu.

Kekọrịta
JOSHUA 2 IGBOB

JOSHUA 2:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

na unu ga-emekwa ka ndụ nna m, na nne m, na ụmụnne m ndị ikom na ndị inyom, na ndị ezinaụlọ ha niile dịrị, na unu ga-anapụta anyị site nʼọnwụ.”

Kekọrịta
JOSHUA 2 BIU