JOSHUA 2:12-13
JOSHUA 2:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ugbu a, ebe ọ bụ na m emeelara unu ebere, jirinụ ONYENWE ANYị ṅụọrọ m iyi na unu ga-emere ezinaụlọ m ebere. Gosinụ m ihe ịrịbama nʼeziokwu, na unu ga-emekwa ka ndụ nna m, na nne m, na ụmụnne m ndị ikom na ndị inyom, na ndị ezinaụlọ ha niile dịrị, na unu ga-anapụta anyị site nʼọnwụ.”
Kesaa
Gụọ JOSHUA 2JOSHUA 2:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Ma ub͕u a, biko, werenu Jehova ṅuaram iyi, n'ihi na emerem unu ebere, na unu, ọbuná unu onwe-unu, gēmere ulo nnam ebere, nyekwam ihe-iriba-ama ezi-okwu: na unu gēme kwa ka nnam, na nnem, na umu-nnem ndinyom, na ihe nile ha nwere, di ndu, na unu gānaputa kwa ndu-ayi n'ọnwu.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 2